Mufananidzo weYouVersion
Mucherechedzo Wekutsvaka

JENESIS 1:29

JENESIS 1:29 IGBOB

Chineke we si, Le, enyewom unu ihe-ọkukú nile ọ bula nāmiputa nkpuru-ọghigha, nke di n'elu uwa nile, na osisi nile ọ bula, nke nkpuru osisi nāmiputa nkpuru-ọghigha di nime ya; unu ka ọ diri ibu ihe-oriri