1
Abụ Ọma 11:7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na ONYENWE ANYị bụ onye ezi omume, ọ hụkwara ikpe ziri ezi nʼanya; ndị ezi omume niile ga-ahụkwa ihu ya anya.
Compare
Explore Abụ Ọma 11:7
2
Abụ Ọma 11:4
ONYENWE ANYị nọ nʼụlọnsọ ukwuu ya; ONYENWE ANYị nọkwa nʼelu ocheeze ya dị nʼeluigwe. Ọ na-ahụzu ihe niile ụmụ mmadụ na-eme; anya ya na-anwalekwa ụzọ ha.
Explore Abụ Ọma 11:4
3
Abụ Ọma 11:5
ONYENWE ANYị na-ele onye ezi omume ule, ma onye ajọ omume na ndị niile hụrụ imebi iwu nʼanya, ka ọ na-akpọ asị nke ukwuu.
Explore Abụ Ọma 11:5
4
Abụ Ọma 11:3
Mgbe a na-ebibi ntọala niile, gịnị ka ndị ezi omume pụrụ ime?
Explore Abụ Ọma 11:3
5
Abụ Ọma 11:1
Nʼime ONYENWE ANYị ka m mere ebe mgbaba m. Gịnị mere i ji na-agwa m okwu sị, “Felagaa nʼelu ugwu gị dịka nnụnụ.”
Explore Abụ Ọma 11:1
Home
Bible
Plans
Videos