Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ
Logò Ngwá Baịbụl

App Akwukwo Nso

Adịghị akwụ ụgwọ ọbụla iji ya wee mee ihe chaa chaa. Enweghị ihe mgbasa ozi n'enye ego ma ọ bụ azụmahịa ọbụla dị na ya site ugbu a ruo ebighị ebi.

Ngwá Baịbụl si na YouVersion

Akụkọ-gasị bànyeré Mgbanwe Ndụ

Erika, USA

Erika, USA

“Abụ m onye nwere nsogbu nri-ahụ nke ọgwụ n'egbu egbu ruo ihe gafere afọ iri, ma e funahurù m ihe niile... Ruo afọ abụọ ugbu a, ahụla m mgbanwe n'ime m nke m mà na ọ bụ̀ naanị Jizọs meerè m ya.”Gụkwuo Ihe
Omri, Philippines

Omri, Philippines

“Ana m àgụ́ Atụmatụ Ihe Ọgụgụ nke ịzụlitè nwa n'ụzọ n'asọpụrụ Chineke na Atụmatụ Ihe Ọgụgụ n'akwado nwoke ịbụ́ ezi di. Ngwá Baịbụl emeela ka ọ dịrị m mfe itinyè Akwụkwọ Nsọ n'ọrụ n'akụkụ niile nke ndụ m.”Gụkwuo Ihe
Todd, USA

Todd, USA

“Ọ́ bụ̀ nne m merè ka m mata gbàsará Ngwá Baịbụl. Ọ nọ n'agabiga oge ihe-isi-ike. Ekpebiri m ịnwalè ịgụ́ ya, ma kemgbe ahụ ruo ugbu a, ndụ m agbanweela n'ụzọ dị egwù.”Gụkwuo Ihe

Udi

Ntụgharị Akwụkwọ Nsọ Gasị a tụkwasịrị obi, n'asụsụ gị.

IGBOB
Bible Nso
BIU
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
KJV
King James Version
NIV
New International Version

Ndekọ olu

N'egere Akwụkwọ Nsọ ntị ebe ọbụla ị na-aga.

Ige ntị na Ọdịyo Ngwá Baịbụl

Bìdó Ụbọchị Gị N'ụzọ Ziri Ezi

Nwètá amaokwu Akwụkwọ Nsọ ọhụrụ, ihe-òfùfè dị nkenke, na Ekpere Eduziri Eduzi kwa ụbọchị.

Ọdịnaya Akwụkwọ Nsọ Kwa Ụbọchị

Atụmatụ

Jìrí Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị nke kwa ụbọchị wùlité omume nke ịgụ Akwụkwọ Nsọ.

Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Nke Akwụkwọ Nsọ
24-7 Prayer
Alpha
Bible Project
Bible Recap
Compassion
Cru
Museum of the Bible
Our Daily Bread
The Chosen

Chọpụta

Chọ̀tá amaokwu gasị, atụmatụ ihe ọgụgụ gasị, na vidiyo-gasị maka isiokwu ọ bụla.

Isiokwu-Gasị Akwụkwọ Nsọ

Mee Akwụkwọ Nsọ Ka Ọ Bụrụ Nke Gị

Mee ntụgharị-uche ka ị nà-àgụ́ ihe jírí ihe ndị gasị i merè ka ha Pụta Ìhè, Ndetu Gasị, na ngwaọrụ ndị ọzọ n'ényeré aka.

Ihe Gasị Emerè Ka Ha Pụta Ìhè, Ndetu Gasị, Tụlee Ụdị Nsụgharị Gasị

Budata Ngwá Baịbụl Dị Nsọ

Gị na Okwu Chineke mee njikọ kwa ụbọchị.

Ọkwá-Mmasị-Gasị 20M. 4.9
Sí na Ụlọ Ngwá mee MbudataNweta ya na Google Play