Amaokwu nke Ụbọchị Taa
19 Julaị 2026
Amaokwu Akwụkwọ Nsọ Gasị Nke Izu A
18 Julaị 2026
17 Julaị 2026
Onye ihe na-agara nke ọma ka mmadụ ahụ bụ,
onye na-adịghị aga ije na ndụmọdụ ndị na-emebi iwu;
onye na-adịghị eguzokwa nʼụzọ ndị mmehie
maọbụ soro nʼotu ndị nkwutọ. Kama ihe na-atọ ya ụtọ bụ ime ihe niile dị nʼiwu ONYENWE ANYị.
Ọ na-atụgharịkwa uche ya nʼiwu ONYENWE ANYị ehihie na abalị
Abụ Ọma 1:1-2 (BIU)
15 Julaị 2026
14 Julaị 2026