Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 1:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 1:7 IGBOB (Bible Nso)

Egwu Jehova bu nmalite ihe-ọmuma: Amam-ihe na idọ-aka-na-nti ka ndi b͕agọrọ ab͕agọ n'uche ledaworo anya.

ILU 1:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ịtụ egwu ONYENWE ANYị bụ mmalite ihe ọmụma. Ọ bụkwa naanị ndị nzuzu bụ ndị na-adịghị anabata amamihe na ịdọ aka na ntị.