MATIU 22:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 22:37 IGBOB (Bible Nso)
Ọ si ya, I gēwere obi-gi dum, were kwa nkpuru-obi-gi dum, were kwa uche-gi dum, hu Onye-nwe-ayi Chineke-gi n'anya.
Kesaa
MATIU 22 IGBOBMATIU 22:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ zara sị ya, “ ‘Hụ Onyenwe gị bụ Chineke gị nʼanya site nʼobi gị niile na site na mkpụrụobi gị niile, na site nʼuche gị niile.’
Kesaa
MATIU 22 BIU