← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara I. NDI KỌRINT 2:10

Ịmata Olu Chineke // Mụta Otú Ị Ga-esi Zute Ya
Ụbọchị Anọ
Olu Chineke nwere ike ịbịa dị ka ntakwunye okwu dị nro ma ọ bụ nnukwu oke ifufe. Isi ihe bụ ịmata ya, otu ọ bụla o siri bịa—na ịtụkwasị obi na Chineke dị mma, na Ọ dị ike karịa ihe ọ bụla n'esogbu anyị. Malite atụmatụ ihe ọgụgụ a dị ụbọchị anọ wee bido ịmụta ka ị ga-esi zute Chineke, olu Ya, ọnụnọ Ya —wee sonyere ọtụtụ ndị nwoke na ndị nwaanyị na-enwe ahụmịhe Rush | Mmụọ Nsọ n'ime Ndụ Ọgbara Ọhụrụ.