← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JENESIS 50:19

Igbaghara ndi n'emerụ anyi ahụ
Ụbọchị asaa
Ma ànyị na-enwe mmerụ nke mmetụta uche ma ọ bụ mmerụ nke anụ ahụ, mgbaghara bụ isi nkụme nke ebi m ndụ Ndị Kraịst. Jizọs Kraịst nwetara ụdị mkpaso àgwà niile n'ezighị ezi na mmeso ọjọọ niile, ọbụnadi ruo n'ókè nke ọnwụ na-ezighị ezi. N'agbanyeghị nke a n'awa ikpeazụ Ya, Ọ gbaghaara onye ohi na-akwa Ya emo nọ n'obe nke ọzọ nakwa ndị gbụrụ Ya.