← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JENESIS 50:20

Ahụhụ
Ụbọchị Anọ
Ịta ahụhụ so bụrụ akụkụ bụ́ isi nke okwukwe Ndị Kraịst - 2 Timoti 3:12. Nzaghachi gị nye ịta ahụhụ dịka nwa Chineke na-eto site n'izute Chineke na ịtụgharị uche n'Okwu Ya. Amaokwu ndị na-esonụ, mgbe e burù ha n'isi, pụrụ ịgba gị ume ka ị meghachi omume nye ịta ahụhụ n'ụzọ kwekọrọ-ekwekọ dịka nwa Chineke.

Igbaghara ndi n'emerụ anyi ahụ
Ụbọchị asaa
Ma ànyị na-enwe mmerụ nke mmetụta uche ma ọ bụ mmerụ nke anụ ahụ, mgbaghara bụ isi nkụme nke ebi m ndụ Ndị Kraịst. Jizọs Kraịst nwetara ụdị mkpaso àgwà niile n'ezighị ezi na mmeso ọjọọ niile, ọbụnadi ruo n'ókè nke ọnwụ na-ezighị ezi. N'agbanyeghị nke a n'awa ikpeazụ Ya, Ọ gbaghaara onye ohi na-akwa Ya emo nọ n'obe nke ọzọ nakwa ndị gbụrụ Ya.