← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JỌN 4:14

Igwa Chukwu Okwu N'ekpere
Ụbọchị Anọ
Ndụ ezinụlọ nwere ike ịkpa ike, anyị nwekwara ike ghara iwepụta oge niile ikpe ekpere - ma ya fọdụ icheta inyere ụmụ anyị aka ịzụlite omume nke ịgụnye Chineke n'oge ha. N’atụmatụ a, ezinaụlọ gị ga-ahụ etu Chukwu chọrọ ịnụ n’aka anyị na etu ekpere si eme ka mmekọrịta anyị na Ya na nke anyị sie ike. Ubochi nile gunyere nnabata nke ekpere, igu Akwukwo Nso na nkowa, aka-oru, na mkparịta ụka ajuju.