← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara LUK 24

Oziọma nke Luk
24 Ụbọchị
Luk dere akụkọ zuru ezu, nke ndị hụrụ ihe merenụ banyere ndụ, ọnwụ, na mbilite n’ọnwụ Jisọs. Atụmatụ nke isiakwụkwọ a kwa ụbọchị na-enye ihe ndekọ atụkwasịrị obi, nke usoro iheomume nke ihe ndị mere, ma na-emekwa ka anyị mata Onye Nzọpụta nwere amara. Ọ bịara ịchọ ma zọpụta ndị furu efu, ọ na-akpọkwa anyị òkù maka ọrụ ebere ahụ. YouVersion mepụtara atụmatụ a.