← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara LUK 3

Oziọma nke Luk
24 Ụbọchị
Luk dere akụkọ zuru ezu, nke ndị hụrụ ihe merenụ banyere ndụ, ọnwụ, na mbilite n’ọnwụ Jisọs. Atụmatụ nke isiakwụkwọ a kwa ụbọchị na-enye ihe ndekọ atụkwasịrị obi, nke usoro iheomume nke ihe ndị mere, ma na-emekwa ka anyị mata Onye Nzọpụta nwere amara. Ọ bịara ịchọ ma zọpụta ndị furu efu, ọ na-akpọkwa anyị òkù maka ọrụ ebere ahụ. YouVersion mepụtara atụmatụ a.