← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara MATIU 7

Oziọma nke Matiu
28 Ụbọchị
N’ime atụmatụ nke isiakwụkwọ kwa ụbọchị a site n’Oziọma Matiu, ị ga-ezute Eze Jisọs: mmezu nke amụma Agba Ochie, na olileanya nke ụwa dum. Chọpụta otú ị ga-esi banye n’Alaeze Chineke, gbasaa Alaeze Chineke n’ụwa nile, ma nweta Alaeze Chineke, site n’ihe ndekọ Matiu banyere ozizi, ọrụ ebube, ọnwụ, na mbilite n’ọnwụ Jisọs. Atụmatụ a bụ nke YouVersion mepụtara.