← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara ILU 12:18

Iwe
Ubọchi atọ
Ọbụna ndị kachasị bụrụ ezigbo mmadụ n'ime anyị n'ewe iwe! Nzaghachi gị nye iwe gbadoro ụkwụ na ịtụkwasị Chineke obi na ịtụgharị uche na Okwu Ya. Tụlee Atụmatụ Ihe Ọgụgụ aha ya bụ Ntụkwasị Obi ya na isiokwu aha ya bụ Iwe. Amaokwu ndị na-esonụ; mgbe i bu ha n'isi, pụrụ inyere gị aka imeghachi omume dị mma nye iwe. Ka ndụ gị gbanwee site n'iburu Akwụkwọ Nsọ n'isi! Maka usoro zuru oke banyere iburu Akwụkwọ Nsọ n'isi, gaa na www.MemLok.com