1
1 Ihe E Mere 16:11
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Na-achọnụ ONYENWE ANYị na ike ya, chọọnụ ihu ya mgbe niile.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:11
2
1 Ihe E Mere 16:34
Keleenụ ONYENWE ANYị, nʼihi na ọ dị mma, nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:34
3
1 Ihe E Mere 16:8
Nyenụ ONYENWE ANYị otuto, kwupụtakwa aha ya, meenụ ka amata nʼetiti mba niile banyere ihe niile ọ rụrụ.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:8
4
1 Ihe E Mere 16:10
Ṅụrianụ nʼime aha nsọ ya; ka obi ndị niile na-achọ ONYENWE ANYị ṅụrịa ọṅụ.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:10
5
1 Ihe E Mere 16:12
Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ, ihe ịrịbama ya niile na ikpe ziri ezi niile nke si nʼọnụ ya pụta.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:12
6
1 Ihe E Mere 16:9
Bụkuonụ ya abụ, bụkuonụ ya abụ otuto; kwupụtaranụ mba niile ọrụ ebube ya niile.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:9
7
1 Ihe E Mere 16:25
Nʼihi na ONYENWE ANYị dị ukwuu, ọ bụkwa onye kachasị ka e nye otuto. Onye a na-atụ egwu karịa chi ọzọ niile ka ọ bụkwa.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:25
8
1 Ihe E Mere 16:29
E, nyenụ ONYENWE ANYị nsọpụrụ ruuru aha ya, werenụ onyinye bịa nʼihu ya. Kpọọnụ isiala nye ONYENWE ANYị nʼịma mma nke ịdị nsọ ya.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:29
9
1 Ihe E Mere 16:27
Ịma mma na ebube dị nʼihu ya; ike na ọṅụ dị nʼebe obibi ya.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:27
10
1 Ihe E Mere 16:23
Bụkuonụ ONYENWE ANYị abụ, unu ụwa niile; kwupụtanụ nzọpụta ya site nʼotu ụbọchị ruo nʼụbọchị nke ọzọ.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:23
11
1 Ihe E Mere 16:24
Kwusaanụ ebube ya nʼetiti mba niile, kọsakwanụ banyere oke ọrụ ya niile nʼetiti ndị niile dị iche iche.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:24
12
1 Ihe E Mere 16:22
“Unu emetụkwala ndị m e tere mmanụ aka, unu emekpakwala ndị amụma m ahụ.”
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:22
13
1 Ihe E Mere 16:26
Nʼihi na chi niile nke mba niile dị iche iche bụ arụsị efu, maọbụ ONYENWE ANYị kere eluigwe niile.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:26
14
1 Ihe E Mere 16:15
Ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi; bụ nkwa o kwere nye puku ọgbọ.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:15
15
1 Ihe E Mere 16:31
Ka eluigwe ṅụrịa, ka ụwa nwekwa obi ụtọ; ka ha kwupụta nʼetiti mba niile sị, “ONYENWE ANYị na-achị.”
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:31
16
1 Ihe E Mere 16:36
Otuto dịrị ONYENWE ANYị, bụ Chineke nke Izrel, site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi. Mgbe ahụ, mmadụ niile sịrị, “Amen” na “Toonu ONYENWE ANYị.”
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:36
17
1 Ihe E Mere 16:28
Nyenụ ONYENWE ANYị, unu ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche, nyenụ ONYENWE ANYị nsọpụrụ na ike.
Nyochaa 1 Ihe E Mere 16:28
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị