1
1 Ndị Kọrint 14:33
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na Chineke abụghị Chineke nke aghara, kama ọ bụ nke udo. Otu a ka ọ dị nʼime ọgbakọ niile nke ndị nsọ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa 1 Ndị Kọrint 14:33
2
1 Ndị Kọrint 14:1
Ka ịhụnanya bụrụ isi ihe unu na-achọ. Chọsienụ onyinye nke Mmụọ Nsọ ike, nke ka nke onyinye inwe ike ibu amụma.
Nyochaa 1 Ndị Kọrint 14:1
3
1 Ndị Kọrint 14:3
Ma onye ọbụla na-ebu amụma na-ezisa ozi na-enyere ndị mmadụ aka ito eto. Ọ na-agwakwa ha okwu nkasiobi na okwu na-ebuli mmụọ ha elu.
Nyochaa 1 Ndị Kọrint 14:3
4
1 Ndị Kọrint 14:4
Ya mere, onye ahụ na-ebu amụma na-enyere chọọchị aka, ma onye ahụ na-asụ asụsụ ọzọ, na-enyere naanị onwe ya aka.
Nyochaa 1 Ndị Kọrint 14:4
5
1 Ndị Kọrint 14:12
Ebe ọ na-agụ unu agụụ inweta onyinye nke Mmụọ Nsọ, chọọnụ onyinye ndị ahụ ga-enyere unu aka iwuli nzukọ elu.
Nyochaa 1 Ndị Kọrint 14:12
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị