1
1 Samuel 12:24
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Naanị tụọnụ egwu ONYENWE ANYị, werekwanụ obi unu fee ya ofufe nʼikwesị ntụkwasị obi; chetanụ ihe ukwuu niile o meere unu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa 1 Samuel 12:24
2
1 Samuel 12:22
ONYENWE ANYị agaghị ahapụ ndị ya ọ họpụtara, nʼihi na-ime ihe dị otu a bụ iwetara aha ya dị ukwuu ihere. Ọ tọrọ ONYENWE ANYị ụtọ ime unu mba pụrụ iche nye onwe ya.
Nyochaa 1 Samuel 12:22
3
1 Samuel 12:20
Samuel zara sị, “Unu atụla egwu. Unu emeela ihe ọjọọ ndị a niile, ma hụkwanụ na unu ji obi unu niile fee ONYENWE ANYị ofufe. Unu agbakụtakwala ya azụ nʼụzọ ọbụla.
Nyochaa 1 Samuel 12:20
4
1 Samuel 12:21
Unu agbasola chi ndị ọzọ, nʼihi na ha abaghị uru. Ha agaghị enyere unu aka maọbụ napụta unu site nʼaka ndị iro unu.
Nyochaa 1 Samuel 12:21
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị