1
1 Ndị Tesalonaịka 3:12
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ka Onyenwe anyị meekwa ka unu baa ụba, ka unu babiga ụba oke nʼịhụnanya unu nwere nye ibe unu, na ndị ọzọkwa, dị ka ịhụnanya anyị si dị ukwuu nʼebe unu nọ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa 1 Ndị Tesalonaịka 3:12
2
1 Ndị Tesalonaịka 3:13
Ka ọ mee ka obi unu guzosie ike nʼịdị nsọ, na-enweghị ịta ụta ọbụla, nʼihu Chineke na Nna anyị, nʼọbịbịa nke Onyenwe anyị Jisọs ya na ndị nsọ ya niile.
Nyochaa 1 Ndị Tesalonaịka 3:13
3
1 Ndị Tesalonaịka 3:7
Nʼihi nke a, ụmụnna anyị, anyị abụrụla ndị a gbara ume nke ukwuu, ọ bụladị nʼime mkpagbu niile nke anyị nọ nʼime ya, nʼihi iguzosi ike nke unu guzoro nʼokwukwe unu.
Nyochaa 1 Ndị Tesalonaịka 3:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị