Ya mere,
“Sinụ nʼetiti ha pụta.
Nọpụkwanụ iche nʼebe ha nọ.
Otu a ka Onyenwe anyị kwuru.
Unu emetụkwala ihe ọbụla rụrụ arụ aka.
Mụ onwe m ga-akpọbatakwa unu.”
Ma,
“Aga m abụrụ unu Nna,
unu onwe unu ga-abụkwara m ụmụ m ndị ikom na ndị inyom.
Otu a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru.”