1
2 Ndị Tesalonaịka 3:3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma Onyenwe anyị kwesiri ntụkwasị obi, ọ ga-echebe unu ma gbaakwa unu ume ka unu hapụ ịdaba nʼaka ajọ onye ahụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa 2 Ndị Tesalonaịka 3:3
2
2 Ndị Tesalonaịka 3:5
Ka Onyenwe anyị duzie obi unu ịghọta ịhụnanya Chineke ya na ụdị ntachiobi Kraịst nwere.
Nyochaa 2 Ndị Tesalonaịka 3:5
3
2 Ndị Tesalonaịka 3:6
Ụmụnna, nke a bụ iwu anyị na-enye unu site nʼaha Onyenwe anyị Jisọs Kraịst. Ka unu zere onye ọbụla kpọrọ onwe ya onye kwere ekwe nʼime unu na-ebi ndụ umengwụ na onye na-adịghị eso ozizi nke unu natara nʼaka anyị.
Nyochaa 2 Ndị Tesalonaịka 3:6
4
2 Ndị Tesalonaịka 3:2
Ka e nwee ike napụta anyị nʼaka ndị ajọ mmadụ, nʼihi na ọ bụghị mmadụ niile nwere okwukwe.
Nyochaa 2 Ndị Tesalonaịka 3:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị