1
Ọrụ Ndị Ozi 17:27
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma nzube ya banyere ihe niile bụ ka onye ọbụla chọsie Chineke ike. Eleghị anya, mmadụ nwere ike lezie ụzọ ya anya, si otu a chọta ya. Ọ nọkwaghị mmadụ ọbụla nʼebe dị anya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 17:27
2
Ọrụ Ndị Ozi 17:26
O sitere nʼaka otu onye, bụ mmadụ mbụ ahụ, kee agbụrụ niile nke mmadụ nʼotu nʼotu, ka ha biri nʼelu ụwa dum. O jiri aka ya kewachaa oge ọgbọ ọbụla ga-anọ na oke niile nke ebe obibi ha.
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 17:26
3
Ọrụ Ndị Ozi 17:24
“Chineke onye kere ụwa na ihe niile dị nʼime ya. Ebe ọ bụ onye nwe eluigwe na ụwa, ọ dịghị ebikwa nʼụlọnsọ e jiri aka wuo.
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 17:24
4
Ọrụ Ndị Ozi 17:31
Nʼihi na o debela otu ụbọchị mgbe ọ ga-ekpe ụwa niile ikpe nʼụzọ ezi omume, site nʼaka otu nwoke ọ họpụtara. O mekwara ka nke a guzosie ike, mgbe o mere ka onye ahụ sị nʼọnwụ bilie.”
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 17:31
5
Ọrụ Ndị Ozi 17:29
“Ebe anyị bụ ndị Chineke mụrụ, o kwesighị ka anyị na-eche na ihe akpọrọ Chineke yiri ọlaọcha maọbụ ọlaedo, maọbụ nkume, ihe apịrị apị site na ǹka na ihe dị nʼobi mmadụ.
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 17:29
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị