1
Ndị Kọlọsị 4:6
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ka okwu unu na-ekwu bụrụ nke jupụtara nʼamara na-atọ ụtọ, ka unu mụtakwa otu e si enye mmadụ ọsịsa dị mma.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ndị Kọlọsị 4:6
2
Ndị Kọlọsị 4:2
Na-anọgidenụ nʼekpere, nọọkwanụ na nche na-enyekwanụ ekele.
Nyochaa Ndị Kọlọsị 4:2
3
Ndị Kọlọsị 4:5
Unu were amamihe na-achịkọta onwe unu nʼebe ndị nọ nʼezi nọ, jizienụ ohere ọbụla unu nwere nke ọma.
Nyochaa Ndị Kọlọsị 4:5
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị