1
Diuteronomi 26:19
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
O kwuru na ọ ga-emekwa ka i karịa mba niile o kere elu, nʼotuto, nʼaha, nsọpụrụ na ịja mma. Na unu ga-abụkwa mba dị nsọ nye ONYENWE ANYị Chineke unu, dịka o kwere na nkwa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Diuteronomi 26:19
2
Diuteronomi 26:18
Taa kwa, ONYENWE ANYị ekwupụtala na unu bụ ndị nke aka ya, dịka o kwere na nkwa, na ị ga-edebekwa ihe niile o nyere nʼiwu.
Nyochaa Diuteronomi 26:18
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị