1
Ọpụpụ 1:17
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma ndị inyom ndị a na-aghọ nwa emeghị ihe eze Ijipt gwara ha, nʼihi na ha tụrụ egwu Chineke. Kama ha hapụrụ ụmụ ndị ikom ndị a ndụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọpụpụ 1:17
2
Ọpụpụ 1:12
Ma dịka a na-ata ụmụ Izrel ahụhụ na-eleghị anya nʼazụ, otu a kwa ka ụmụ Izrel gara nʼihu na-amụba nʼọnụọgụgụ na-agbasakwa. Nke a mere ka ndị Ijipt tụọ ndị Izrel egwu.
Nyochaa Ọpụpụ 1:12
3
Ọpụpụ 1:21
Chineke nʼonwe ya, nyekwara ndị inyom ahụ na-aghọ nwa ezinaụlọ nke aka ha nʼihi na ha tụrụ egwu Chineke.
Nyochaa Ọpụpụ 1:21
4
Ọpụpụ 1:8
Ma mgbe eze ọhụrụ nke na-amaghị Josef malitere ịchị ọchịchị nʼala Ijipt
Nyochaa Ọpụpụ 1:8
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị