1
Ọpụpụ 14:14
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nọrọnụ jii. ONYENWE ANYị ga-alụrụ unu ọgụ.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọpụpụ 14:14
2
Ọpụpụ 14:13
Mosis zaghachiri ha sị, “Unu atụla egwu. Guzosienụ ike. Unu ga-ahụ ụzọ dị ebube ONYENWE ANYị ga-esi zọpụta unu taa. Ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụkwa ha ọzọ.
Nyochaa Ọpụpụ 14:13
3
Ọpụpụ 14:16
Welie mkpanaka gị elu. Setịpụ ya nʼelu osimiri ahụ ka o kewaa abụọ. Ụzọ ga-adịkwa nʼetiti osimiri ahụ. Ụmụ Izrel ga-esitekwa nʼala akọrọ gafee.
Nyochaa Ọpụpụ 14:16
4
Ọpụpụ 14:31
Ụmụ Izrel tụrụ egwu Onyenwe anyị mgbe ha hụrụ ihe ịrịbama ndị a ONYENWE ANYị ji zọpụta ha site nʼaka ndị Ijipt. Ha kwenyere na ONYENWE ANYị, kwenyekwa na Mosis ohu ya.
Nyochaa Ọpụpụ 14:31
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị