1
Ọpụpụ 22:22-23
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“Unu emegbula nwanyị ọbụla di ya nwụrụ, maọbụ onye ọbụla na-enweghị nne na nna. Unu megbuo ha, mee ka ha tikuo m, aga m anụ mkpu akwa ha, nyere ha aka.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọpụpụ 22:22-23
2
Ọpụpụ 22:21
“Ọ kwesighị ka mmadụ ọbụla mesie onye ọbịa ihe ike nʼụzọ ọbụla. Unu aghaghị icheta na unu bụ ndị ọbịa nʼala Ijipt.
Nyochaa Ọpụpụ 22:21
3
Ọpụpụ 22:18
“E kwesighị ịhapụ nwanyị mgbaasị ndụ.
Nyochaa Ọpụpụ 22:18
4
Ọpụpụ 22:25
“Ọ bụrụ na ị gbazinyere onye Hibru ego, onye bụ nwa mgbei, ị gaghị anara ya ọmụrụnwa.
Nyochaa Ọpụpụ 22:25
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị