1
Jenesis 12:2-3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“Aga m eme gị mba ukwu, aga m agọzi gị, aga m eme ka aha gị dị ukwuu, ị ga-abụ ngọzị. Aga m agọzi ndị na-agọzi gị, ma onye ọbụla kọchara gị ka m ga-akọcha; a ga-agọzikwa agbụrụ niile nọ nʼụwa site na gị.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Jenesis 12:2-3
2
Jenesis 12:1
ONYENWE ANYị gwara Ebram okwu sị, “Site nʼobodo gị, sikwa na ụmụnna gị na ezinaụlọ nna gị, gaa nʼala m ga-egosi gị.
Nyochaa Jenesis 12:1
3
Jenesis 12:4
Ya mere, Ebram hapụrụ gaa dịka ONYENWE ANYị gwara ya. Lọt sokwa ya. Ebram agbaala iri afọ asaa na ise mgbe o si na Haran bulie ije.
Nyochaa Jenesis 12:4
4
Jenesis 12:7
ONYENWE ANYị mere ka Ebram hụ ya anya, ọ sịrị, “Aga m enye mkpụrụ gị ala a.” Ya mere, Ebram wuru ebe ịchụ aja nʼebe ahụ nye ONYENWE ANYị onye gosiri ya onwe ya.
Nyochaa Jenesis 12:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị