Nna ya Aịzik zara sị ya,
“Ebe obibi gị ga-adịpụ adịpụ,
site nʼebe akụnụba nke ala dị,
site nʼebe igirigi nke eluigwe dị.
Nriju afọ gị ga-abụ site na mma agha,
ị ga-ejekwara nwanne gị ozi.
Ma mgbe i mesịrị nwere onwe gị,
ị ga-atọpụ agbụ ya,
site nʼolu gị.”