1
Jenesis 30:22
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Chineke chetara Rechel. Ọ nụrụ olu ya, meghee akpanwa ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Jenesis 30:22
2
Jenesis 30:24
Rechel kpọrọ aha ya Josef, dị ka ọ sịrị, “Ka ONYENWE ANYị nyekwa m nwa nwoke ọzọ.”
Nyochaa Jenesis 30:24
3
Jenesis 30:23
Nʼihi ya, Rechel tụụrụ ime mụta nwa nwoke. Ọ sịrị, “Chineke ewepụla nkọcha dịịrị m.”
Nyochaa Jenesis 30:23
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị