1
Jenesis 40:8
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ha zara sị ya, “Anyị rọrọ nrọ ọjọọ, ma onye nkọwa ya adịghị.” Josef sịrị ha, “Ọ bụghị Chineke nwee ike ịkọwa nrọ? Kọọrọnụ m ha.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Jenesis 40:8
2
Jenesis 40:23
Ma onyeisi ndị ahụ na-ebu iko eze echetaghị Josef. O chefuru ya.
Nyochaa Jenesis 40:23
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị