1
Aịzaya 10:27
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼụbọchị ahụ, aga m eme ka unu nwere onwe unu site nʼebe ndị Asịrịa nọ. Ụdọ igwe ha kenyere unu nʼolu ka m ga-adọbisi, wezuga ibu arọ unu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Aịzaya 10:27
2
Aịzaya 10:1
Ahụhụ na-adịrị ndị niile na-atụpụta iwu na-ezighị ezi; ndị niile na-atụpụta iwu mmegbu
Nyochaa Aịzaya 10:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị