1
Aịzaya 14:12
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Lee ka i si site nʼeluigwe daa, gị kpakpando ụtụtụ, nwa chi ọbụbọ. Ọ bụ ezie na ị dị ukwuu nʼebe mba niile nke ụwa nọ na mbụ, ma lee ka e si mee ka ị bụrụ onye a tụdara nʼala.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Aịzaya 14:12
2
Aịzaya 14:13
Nʼihi na i kwuru ya nʼobi gị sị, “Aga m arịgoro nʼeluigwe, doo ocheeze m nʼelu kpakpando niile Chineke kere; aga m anọdụkwa nʼugwu nzukọ, na nsọtụ ugwu nsọ ahụ dị nʼelu elu ugwu, tụọ iwu.
Nyochaa Aịzaya 14:13
3
Aịzaya 14:14
Aga m arịgo nʼebe kachasị elu nke eluigwe, mee onwe m ka m dịrị ka Onye kachasị ihe niile elu.”
Nyochaa Aịzaya 14:14
4
Aịzaya 14:15
Ma a ga-ewedata gị ala ruo nʼili, ruo na nsọtụ ala mmụọ.
Nyochaa Aịzaya 14:15
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị