1
Aịzaya 39:8
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Hezekaya zaghachiri, “Okwu ONYENWE ANYị nke i kwuru dị mma.” Nʼihi na o chere nʼobi ya sị, “Udo na nchekwa ga-adị nʼoge ndụ m.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Aịzaya 39:8
2
Aịzaya 39:6
Lee, oge na-abịa mgbe a ga-eburu ihe niile dị nʼụlọeze gị, na ihe niile nke nna nna gị ha debere nʼụlọakụ ruo taa, buru ha bulaa Babilọn. Ọ dịkwaghị ihe ga-afọdụ, otu a ka ONYENWE ANYị kwuru.
Nyochaa Aịzaya 39:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị