1
Aịzaya 66:2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ bụghị aka m mere ihe ndị a niile, mee ka ha ji dịrị? Otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara. “Ma olee ndị ihe ha na-atọ m ụtọ, ọ bụ ndị ahụ nwere obi umeala, ndị na-adịghị ebuli onwe ha elu, ndị na-amakwa jijiji nʼokwu m.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Aịzaya 66:2
2
Aịzaya 66:1
Ihe ndị a ka Onyenwe anyị na-ekwu, “Eluigwe bụ ocheeze m, ụwa bụkwa ebe mgbakwasị ụkwụ m. Ọ bụ ụdị ụlọ gịnị ka ị ga-ewuru m? Ebee ka ebe izuike m ga-adị?”
Nyochaa Aịzaya 66:1
3
Aịzaya 66:13
Dịka nne si akasị nwa ya obi, otu a ka m ga-esi kasịe unu obi. Ọ bụ nʼime Jerusalem ka a ga-akasị unu obi.”
Nyochaa Aịzaya 66:13
4
Aịzaya 66:22
“Dịka eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ ahụ nke m ga-eke ga-esi dịgide nʼihu m, otu a ka aha unu na agbụrụ unu ga-adịgide, ka ONYENWE ANYị kwubiri.
Nyochaa Aịzaya 66:22
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị