1
Ndị Ikpe 14:6
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼotu oge ahụ, Mmụọ ONYENWE ANYị bịakwasịrị Samsin nʼike. O jekwuuru ọdụm ahụ, were aka ya abụọ dọwaa ya ọnụ, dịka a ga-asị na ọ bụ nwa ewu. Ma Samsin agwaghị nne na nna ya ihe mere.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ndị Ikpe 14:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị