1
Jeremaya 37:17
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Emesịa, Zedekaya bụ eze nyere iwu ka a kpọta ya nʼụlọeze. Mgbe a kpọtara ya, Zedekaya jụrụ ya ajụjụ na nzuzo sị ya, “I nwere okwu site nʼaka ONYENWE ANYị?” Jeremaya zara sị ya, “E, lee, a ga-arara gị nyefee gị nʼaka eze Babilọn.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Jeremaya 37:17
2
Jeremaya 37:15
Ha were iwe megide Jeremaya, nye iwu ka e tie ya ihe, kpọchiekwa ya nʼụlọ Jonatan, ode akwụkwọ. Nʼihi na ha ji ụlọ ahụ mere ụlọ mkpọrọ nʼoge a.
Nyochaa Jeremaya 37:15
3
Jeremaya 37:2
Ma Zedekaya na ndị ozi ya, na ndị Juda niile egeghị ntị nʼokwu ONYENWE ANYị nke o si nʼọnụ Jeremaya onye amụma gwa ha.
Nyochaa Jeremaya 37:2
4
Jeremaya 37:9
“Ihe ndị a ka ONYENWE ANYị kwuru, Unu arafula onwe unu site nʼiche echiche sị, ‘Ndị Babilọn agaghị abịakwa ibuso anyị agha.’ E, ha agaghị abịakwa ọzọ.
Nyochaa Jeremaya 37:9
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị