“Ọ bụrụ na unu bụ Izrel, ga-alọta, ka ONYENWE ANYị kwubiri,
mụ ka ị ga-alọghachikwute,”
“Ọ bụrụ na unu ewezuga arụsị ndị ahụ rụrụ arụ site nʼihu m,
hapụ isi ebe m nọ kpafuo,
ọ bụrụkwa na unu ga-eji eziokwu, ikpe ziri ezi na ụzọ ezi omume
ṅụọ iyi sị, ‘Dịka ONYENWE ANYị na-adị ndụ,’
mgbe ahụ mba niile ga-agọzi onwe ha site na ya
nyakwaa isi nʼime ya.”