1
Job 42:2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“Amara m na ị pụrụ ime ihe niile; ọ dịghị atụmatụ gị nke a pụrụ ikposa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Job 42:2
2
Job 42:10
Mgbe Job kpesịrị ekpere maka ndị enyi ya, ONYENWE ANYị mekwara ka ọ baa ụba ọzọ. O nyekwara ya okpukpo abụọ nke ihe niile o nwere na mbụ.
Nyochaa Job 42:10
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị