1
Maika 7:18
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Onye bụ chi ahụ dịka gị, nke na-agbaghara ma na-ehichapụ mmehie na njehie nke ndị fọdụrụ afọdụ nʼetiti ihe nketa gị? Ị naghị anọgide na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi, kama ị bụ onye ọ na-atọ ụtọ inwe obi ebere.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Maika 7:18
2
Maika 7:7
Ma mụ onwe m, ana m ele ONYENWE ANYị anya nʼihi inyeaka ya. Eji m olileanya na-echere Chineke Onye nzọpụta m. Chineke m ga-anụ olu m.
Nyochaa Maika 7:7
3
Maika 7:19
Ọ ga-emekwara anyị ebere ọzọ. Ọ ga-azọdakwa mmehie anyị nʼokpuru ukwu ya, Ị ga-atụbakwa mmehie anyị niile nʼebe dịkarịsịrị omimi nke oke osimiri.
Nyochaa Maika 7:19
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo