1
Nehum 1:7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị dị mma. Ọ bụ ebe mgbaba nʼụbọchị nsogbu. Ọ na-elekọta ndị niile na-atụkwasị ya obi
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Nehum 1:7
2
Nehum 1:3
ONYENWE ANYị adịghị ewe iwe ọsịịsọ; ma ọ bụ onye ike ya dị ukwuu, ONYENWE ANYị agaghị ahapụ onye ikpe mara ka ọ laa na-enweghị ntaramahụhụ. Ụzọ ya dị nʼoke ikuku, na nʼoke ifufe, igwe ojii bụ uzuzu nke ụkwụ ya.
Nyochaa Nehum 1:3
3
Nehum 1:2
ONYENWE ANYị bụ onye ekworo, bụrụkwa Chineke na-abọ ọbọ. ONYENWE ANYị na-aga ịbọ ọbọ, ọnụma jukwara ya obi. ONYENWE ANYị na-abọ ọbọ nʼahụ ndị iro ya, oke ọnụma ya na-adịgidekwa megide ndị iro ya.
Nyochaa Nehum 1:2
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo