1
Ọbadaya 1:17
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma nʼugwu Zayọn ndị gbara ọsọ ndụ ga-afọdụ, ọ ga-adị nsọ, ụlọ Jekọb ga-enwetakwa ihe nketa ha ọzọ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọbadaya 1:17
2
Ọbadaya 1:15
“Ụbọchị nke Onyenwe anyị dị nso nye mba niile. Dịka i si mee ndị ọzọ, otu ahụ ka a ga-eme gị; ihe i metara ga-adị gị nʼisi.
Nyochaa Ọbadaya 1:15
3
Ọbadaya 1:3
Nganga nke obi gị eduhiela gị, gị onye bi na mgbawa niile nke nkume dị elu, onye ebe obibi ya dị nʼebe dị oke elu. Gị onye na-ekwu nʼime obi ya, ‘Onye ga-akpụdata m nʼala?’
Nyochaa Ọbadaya 1:3
4
Ọbadaya 1:4
A sịkwarị na i felie elu dịka ugo, ọ bụrụkwa na ị kpaa akwụ gị nʼetiti kpakpando, aga m esite nʼebe ahụ kpụdata gị nʼala.” Otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri.
Nyochaa Ọbadaya 1:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị