1
Ilu 14:12
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ dị ụzọ nke ziri ezi nʼanya mmadụ, ma nʼikpeazụ ọ na-eduba nʼọnwụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ilu 14:12
2
Ilu 14:30
Ndụ dị jụụ na-eme ka ụbọchị mmadụ dị ogologo; ekworo na-eme ka o ree ure.
Nyochaa Ilu 14:30
3
Ilu 14:29
Onye na-enwe ndidi nwere ọtụtụ nghọta, ma onye obi ọkụ na-egosi enweghị uche ya.
Nyochaa Ilu 14:29
4
Ilu 14:1
Nwanyị maara ihe na-ewu ụlọ ya, ma nwanyị nzuzu na-eji aka ya akwada ụlọ ya.
Nyochaa Ilu 14:1
5
Ilu 14:26
Onye ọbụla na-atụ egwu ONYENWE ANYị nwere ebe mgbaba; nye ụmụ ya ọ ga-abụkwa ebe ize ndụ.
Nyochaa Ilu 14:26
6
Ilu 14:27
Ịtụ egwu ONYENWE ANYị bụ isi iyi nke ndụ; nke na-eme ka mmadụ ghara ịma nʼọnya ọnwụ.
Nyochaa Ilu 14:27
7
Ilu 14:16
Onye mara ihe na-atụ egwu ONYENWE ANYị na-ewezugakwa onwe ya nʼihe ọjọọ, ma onye nzuzu na-ewebiga iwe oke ma na-eche na ọ ka bụ onye kwesiri ntụkwasị obi.
Nyochaa Ilu 14:16
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị