1
Ilu 21:21
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Onye na-achụso ezi omume na ịhụnanya ga-achọta ndụ, na ugwu na ọganihu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ilu 21:21
2
Ilu 21:5
Echiche niile nke onye na-arụsị ọrụ ike na-eweta uru, dịka echiche onye ome ngwangwa na-enweta naanị ụkọ.
Nyochaa Ilu 21:5
3
Ilu 21:23
Onye na-echekwa ire ya na ọnụ ya na-egbochiri onwe ya ọdachi.
Nyochaa Ilu 21:23
4
Ilu 21:2
Ọrụ niile bụ ihe ziri ezi nʼanya onye na-arụ ya, ma ONYENWE ANYị bụ onye na-eleba anya nʼechiche obi anyị niile.
Nyochaa Ilu 21:2
5
Ilu 21:31
E nwere ike jikere ịnyịnya, kwadokwaa maka agha, maọbụ naanị ONYENWE ANYị na-enye mmeri.
Nyochaa Ilu 21:31
6
Ilu 21:3
Ime ezi omume na ihe ziri ezi ka ONYENWE ANYị na-anabata karịa ịchụ aja.
Nyochaa Ilu 21:3
7
Ilu 21:30
O nweghị amamihe dị, o nweghị nghọta dị, o nwekwaghị atụmatụ ọbụla, nke pụrụ iguzosi ike megide ONYENWE ANYị.
Nyochaa Ilu 21:30
8
Ilu 21:13
Onye na-adịghị ege ntị na mkpu onye ogbenye, ya onwe ya ga-akpọkwa mkpu ma agaghị aza ya.
Nyochaa Ilu 21:13
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị