1
Abụ Ọma 102:2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ezonarịla m ihu gị nʼụbọchị nsogbu m. Gee ntị nʼekpere m, zakwaa m ngwangwa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 102:2
2
Abụ Ọma 102:1
Nụrụ ekpere m, O ONYENWE ANYị; ka ịkwa akwa m maka inyeaka ruo gị ntị.
Nyochaa Abụ Ọma 102:1
3
Abụ Ọma 102:12
Ma gị ONYENWE ANYị, na-anọgide nʼocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi; aha gị ga-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.
Nyochaa Abụ Ọma 102:12
4
Abụ Ọma 102:17
Ọ ga-aza ekpere ndị nọ na mkpa; ọ gaghị eleda arịrịọ ha anya.
Nyochaa Abụ Ọma 102:17
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị