1
Abụ Ọma 115:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ bụghị anyị ka ọ dịrị, o ONYENWE ANYị, ọ bụghị anyị ka ọ dịrị, kama ọ bụ aha gị ka ebube na-adịrị, nʼihi ịhụnanya gị na ikwesi ntụkwasị obi gị.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 115:1
2
Abụ Ọma 115:14
Ka ONYENWE ANYị mee ka unu mụbaa, unu na ụmụ unu.
Nyochaa Abụ Ọma 115:14
3
Abụ Ọma 115:11
Unu ndị na-atụ egwu ya, tụkwasịnụ ONYENWE ANYị obi ọ bụ onye inyeaka ha na ọta ha.
Nyochaa Abụ Ọma 115:11
4
Abụ Ọma 115:15
Ka ONYENWE ANYị onye kere eluigwe na elu ụwa gọzie unu.
Nyochaa Abụ Ọma 115:15
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị