1
Abụ Ọma 12:6
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Okwu ọnụ ONYENWE ANYị niile zuruoke, ha dịka ọlaọcha a nụchara nʼọkụ, nke a nụchara ugboro asaa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 12:6
2
Abụ Ọma 12:7
O ONYENWE ANYị, i ga-edebe anyị nʼudo ma sitekwa nʼaka ndị dị otu a chebe anyị ruo mgbe ebighị ebi.
Nyochaa Abụ Ọma 12:7
3
Abụ Ọma 12:5
“Nʼihi na a na-apụnara ndị ogbenye ihe nʼihi ndị nọ na mkpa na-asụ ude, aga m ebili ugbu a, ka ONYENWE ANYị kwuru. Aga m zọpụta ha pụọ nʼaka ndị ahụ ji iwe ekwulu ha.”
Nyochaa Abụ Ọma 12:5
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị