1
Abụ Ọma 16:11
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
I gosila m ụzọ ndụ; ị ga-eji ọṅụ mejupụta obi m nʼihu gị; ya na ihe ụtọ ndị dị nʼaka nri gị ruo ebighị ebi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 16:11
2
Abụ Ọma 16:8
Ana m elekwasị ONYENWE ANYị anya mgbe niile. Ebe ọ nọ nʼaka nri m, agaghị m ama jijiji.
Nyochaa Abụ Ọma 16:8
3
Abụ Ọma 16:5
ONYENWE ANYị, i nyeela m oke m na iko m; ị na-elekọta ihe niile bụ nke m site nʼife nza.
Nyochaa Abụ Ọma 16:5
4
Abụ Ọma 16:7
Aga m eto ONYENWE ANYị, onye na-adụ m ọdụ; ọ bụladị nʼabalị, obi m na-agwa m ihe m ga-eme.
Nyochaa Abụ Ọma 16:7
5
Abụ Ọma 16:6
Ọtụtụ oke ala niile dabara m nʼebe dị ezi mma; nʼezie, e nwere m ihe nketa nke na-enye m ọṅụ.
Nyochaa Abụ Ọma 16:6
6
Abụ Ọma 16:1
Chebe m, O Chineke, nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ.
Nyochaa Abụ Ọma 16:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị