1
Abụ Ọma 22:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Chineke m, Chineke m, gịnị mere i jiri hapụ m? Gịnị mere i ji nọ ebe dị anya ịzọpụta m, nʼebe dị anya site nʼịsụ ude m niile?
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 22:1
2
Abụ Ọma 22:5
Ha kpọkuru gị si otu a bụrụ ndị a zọpụtara; ihere emeghị ha nʼihi na ha tụkwasịrị gị obi.
Nyochaa Abụ Ọma 22:5
3
Abụ Ọma 22:27-28
Nsọtụ elu ụwa niile ga-echeta, ma laghachikwute ONYENWE ANYị. Ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche ga-akpọ isiala nʼihu ya. Nʼihi na ike ọchịchị bụ nke ONYENWE ANYị, ọ na-achịkwa mba niile.
Nyochaa Abụ Ọma 22:27-28
4
Abụ Ọma 22:18
Ha na-eke uwe m nʼetiti ha, ha sitere nʼife nza kee uwe m.
Nyochaa Abụ Ọma 22:18
5
Abụ Ọma 22:31
Ha ga-ekwusa ezi omume ya nye ọgbọ niile na-abịa nʼihu, bụ ndị a na-amụbeghị nʼihi na o meela ya.
Nyochaa Abụ Ọma 22:31
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị