1
Abụ Ọma 27:14
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Chere ONYENWE ANYị; dịrị ike, nwekwaa ume, ma chere ONYENWE ANYị.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 27:14
2
Abụ Ọma 27:4
Naanị otu ihe ka m rịọrọ nʼaka ONYENWE ANYị, nke ahụ bụkwa ihe m na-achọsi ike; ka m biri nʼụlọ ONYENWE ANYị ụbọchị niile nke ndụ m, na ka m lekwasị ịma mma ONYENWE ANYị, na ka m chọọ ya nʼime ụlọnsọ ukwuu ya.
Nyochaa Abụ Ọma 27:4
3
Abụ Ọma 27:1
ONYENWE ANYị bụ ìhè m na nzọpụta m, onye ka m ga-atụ egwu ya? ONYENWE ANYị bụ ebe siri ike nke ndụ m, ọ bụkwa onye ka m ga-atụ egwu?
Nyochaa Abụ Ọma 27:1
4
Abụ Ọma 27:13
Olileanya m bụ nke a: Aga m ahụ ịdị mma ONYENWE ANYị nʼala ndị dị ndụ.
Nyochaa Abụ Ọma 27:13
5
Abụ Ọma 27:5
Nʼihi na nʼụbọchị nsogbu, ọ ga-echebe m nʼime ebe obibi ya; ọ ga-ezo m nʼime ụlọ ikwu ya; ma bulie m elu, debe m nʼelu oke nkume.
Nyochaa Abụ Ọma 27:5
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị