1
Abụ Ọma 38:22
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Bịa ọsịịsọ inyere m aka Onyenwe m na Onye nzọpụta m.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 38:22
2
Abụ Ọma 38:21
O ONYENWE ANYị, ahapụkwala m; O Chineke m, anọkwala m ebe dị anya.
Nyochaa Abụ Ọma 38:21
3
Abụ Ọma 38:15
O ONYENWE ANYị, ana m eche gị; o Onyenwe m Chineke m, ị ga-aza.
Nyochaa Abụ Ọma 38:15
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị